Igbo Languague Second Term Continous Assessment Questions 2019/2020 Session – Junior Secondary School One (JSS 1)

                          EDUDELIGHT SECONDARY SCHOOLS

                   1 BENSON AVENUE, LEKKI PHASE 1, LAGOS.

              SECOND TERM CONTINUOUS ASSESSMENT TEST (CAT)

                                2019/2020 SESSION

KLAAS: JSS 1       OGE : OTU AWA         SOJEKITI: ASUSU IGBO

                             SECTION A: Zaa ajuju ndi a niile

  1.  Nsogbu Nzogbu!

Enyimba enyi!

Zogbuo nwoke!

Enyi mba enyi!

Nke a bu omumaatu abu  (a) agha (b) akwa (c) nwa (d) otuto

  • Iwe iwe!

      Iwe!

Iwe iwe!

Iwe!!

Iwe na- ewe anyi!!

Anyi ahughi nne anyi oh ! Nke a bu omumaatu abu – (a) agha (b) nwa (c) akwamozu (d) otuto

  • Emerie na- eme aka abuo putara na o—- (a) ma ihe   (b) bu ony ohi (c) maara akwukwo  (d) bu onye nzuzu
  • Isa efere n’ ezinaulo bu oru—-  (a) ada (b) diokpara (c) nne           (d) umuaka
  • Ekele onye na- ejighi ahu  bu —– (a) ndoo (b) daalu (c) nnoo        (d) I meela
  • Ekele onye na-eme njem bu —-  (a) daalu (b) I meela (c) gaa nke oma (d) jisie ike
  • N’ omenala Igbo, out n’ ime ndi a bu isi ihe e ji anabata obia.        (a) nzu  (b) mmanya  (c) oji (d) ananra
  • Ndi a niile bucha ofe ndi Igbo ma E WEPU ofe—– (a) ewedu (b) ede (c) ogbono (d) ede
  • ‘Onye muru nwa na- ebe akwa Egbe muru nwa na- ebe akwa weta uziza weta ose…. Olee udi abu nke a bu? Abu  (a) agha (b) ngugu nwa (c) akwa (d) otuto
  • Ihe mbu nwata kwesiri ime ma oteta ura ututu bu —–  (a) iga akwukwo (b) izachasi ulo (c) isa efere (d) ikele ekele

SECTION B: Zaa ajuju ndi a niile.

  1. Gini bu agwa oma na agwa ojoo?

ii.  Deputa uru ato agwa oma bara

  • Depta ngalaba ato agumagu ugba nwere ma dee ihe oputara n’ olu bekee

ii. Deputa oru abuo nna n’ aru na- ezinaulo.

Lessonplan

Get Lesson plans, Lesson notes, Scheme of work, Exam Questions, Test Questions for all subject for Primary school and Secondary School.

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Share via
Share
Close
Close

Adblock Detected

Please, Disable Adblock to access this website.
error: Please, enable javascript
Thanks for the kind gesture
Please Like and follow us