You dont have javascript enabled! Please download Google Chrome!

Igbo Languague Second Term Continous Assessment Questions 2019/2020 Session – Junior Secondary School Two (JSS 2)

                        EDUDELIGHT SECONDARY SCHOOL

                            1 BENSON AVENUE, LEKKI PHASE 1, LAGOS.

               SECOND TERM CONTINUOUS ASSESSMENT   2017/2018 SESSION

KLAASi: JSS 2            OGE: AWA ABUO     SOBJEKITI : ASUSU IGBO

            Egwu bu out nwa Erowele na Mma mutara. Nne ya gbara mbo lutara ya nwaanyi ka ama ha hapu ichi. Aha nwaanyi a bu Ugomma. Umu ano mbu Ugomma mutara bu Adaeze, Nkechi, Nneka na Amaka. Anuri juru din a nwunye a obi.

           Di na nwunye a bu ndi Okaikpe ma ha na-atuegwu chukwu. Umunne nna Egwu: Nduka, Okoro na Egede na- akoto di na nwunye a na ama ha bu ama nwaanyi. Nke a wutere ha nke ukwuu. Nke a mere Egwu na Ugomma ji bilie gawa n’ ulouka bekuo chineke ma kwe ya nkwa ihe ha ga-enye ya ma o buru na o nye ha nwa nwoke. Chineke jiri umu ejima nwoke gozie ha. Aha ha bu Somachi na Toochi.

           Egwu kupuru umu ejima ya n’ ulouka ma nyekwa ndi mmadu ihe oriri na onunu. Onu kwuru wee kwo mma.

Zaa ajuju ndi a (1-5)

  1. Gini bu aha nna Egwu? (a) Egede (b) Erowele (c) Nduka (d) Toochi
  2. Umu nwaanyi ole ka Egwu mutara? (a) abuo (b) ato (c) abuo        (d) ise
  3.  Umu ole ka Egwu mutara? (a) isii (b) ano (c) ise (d) ato
  4. Gini mere nne Egwu ji lutara ya nwaanyi n’ oge? Ka ama ha hapu    (a) Iju oyi (b) iru ahihia (c) ichi echi (d) isa mbara
  5. Hoputa nke na- esoghi n’ umu egwu.  (a) Nkechi (b) Adanne (c) Ugomma (d) Toochi
  6. Toochi  nwa m mara mma nwoke . Olee nke bu ahaaka n’ ahiriokwu a?  (a) mara (b) mma (c) nwoke (d) Toochi
  7. Gini ka 2 am putara? (a) abali (b) anyasi (c) ututu (d) uhuruchi
  8. Chidi guru egwu nke oma.  Hoputa ngwaa no n’ ahiriokwu a.   (a) oma (b) egwu (c) Chidi (d) guru
  9. Olee otu e si ede 66 n’ Igbo?  (a) iri isii, isii na isii  (b) iri iri isii na isii

(c)  iri isii na isii isii (d) iri isi na isii.

   10.  Olee nke bu oru naani nwaanyi na- aru ugbu a?  (a) imu nwa                  (b) izu ahia (c) iche nche (d) igba okada  

                                 SECTION B:

               ANSWER ALL:

  1. Deputa aha onye dere akwukwo Ehi Na- Enweghi Odudu Chi ya achurun ya Ijiji     ii. Kpoputa aha nwunye ato Udeozo luru.
  2. Deputa ihe  mmuta abuo imutara na ejije Ehi Na- Enweghi Odudu Chi Ya N’ Achuru Ya Ijiji.

Lessonplan

Get Lesson plans, Lesson notes, Scheme of work, Exam Questions, Test Questions for all subject for Primary school and Secondary School.

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
error:
Close
Close